Close Menu
Mp3BulletMp3Bullet
    Facebook X (Twitter) Instagram
    • Editorial
    • Celeb News
    • Lyrics
    • DJs
    • Mp3bullet TBT!!!
    • Music
    • Videos
    Facebook X (Twitter) Instagram Pinterest Vimeo
    Mp3BulletMp3Bullet
    • Home
    • Editorial
    • Celebrity News
    • Music
      • Naija
      • Videos
      • DJs
      • Ghana Songs
      • Gospel Songs
      • East Africa Songs
      • South Africa
    • Lyrics
    • Sport
    Subscribe
    Mp3BulletMp3Bullet
    Home » Phyno – Isi Ego [Lyrics]
    Lyrics

    Phyno – Isi Ego [Lyrics]

    Akinsanya WasiuBy Akinsanya WasiuFebruary 4, 20181 Comment3 Mins Read
    Share Facebook Twitter Pinterest LinkedIn Tumblr Reddit Telegram Email
    Share
    Facebook Twitter LinkedIn Pinterest Email

    Phyno Isi Ego [Lyrics]Here is Phyno  Isi Ego lyrics, check it below!

    DOWNLOAD AUDIO HERE!

    [Intro]

    inara afu dimkpa
    inu isi ego

    yeah
    nwa obu ihe wetere ego bu oru
    nwanne obu na ijiri oru ibulu oru
    nwanne obu ihe wetere ego bu oru
    nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru

    ebere m na emere ndi afu gbara m boot
    very rude
    kita nu wa ha na egbuzim ka ana acho crude
    ah bet
    nwanne nga kpofuta altitude
    safe landing
    iche na mu eyi parachute

    nwa ogbe wey OG ji the salute
    umu nnunu na acho iji fine face confuse
    before e kwuo lote na men bu nkpo na boot
    and inu uda ekwete na foam ka eji eti udu

    ode siri mu na mu ana akwoka oka
    buzi ihe poro mu si no photo m ka oji agbo zi ncha
    ijito nwoke buru ebu
    nwoke agbago dimkpa
    ijito nwoke burum nko shade m no na timber

    Alika 7up adi anu linkaa
    akuga m from January to December
    nwanne anyi kwu ka tatachi ni n’ime blender
    asa choro iku nja
    anyi ga enye ya number

    yeah
    nwa obu ihe wetere ego bu oru
    nwanne obu na ijiri oru ibulu oru
    nwanne obu ihe wetere ego bu oru
    nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru

    inara afu dimkpa
    inu isi ego
    father man mechea onu
    ka onu isi ego
    umu nwanyi ga aku isi
    ka ha nu isi ego
    on a kun kun way
    all the boys ga aru oru
    ma ha nu isi ego

    onye ji ego adi eme eye service
    weputa cigar all man akpoo machise
    kuzie ru gi oru ka obu dike oha mathics
    napu gi asa gi
    nwanne odi gi ka magic

    but you know how the game go
    balling anywhere me and the game go
    anyi adi anu nti maka obu money bu the lingo
    nwanne owe gi
    you are not in my league oh

    its okay
    all the girls nye m more pressure
    kita nfu ha
    njiri obim nile gbaa ha pressure
    now anyi na aball zi with short notice
    anyi tuo down
    ona ele ka film box office

    adim on and they cant off it
    nwanne kpaa biko ibiara ebee ka irie mu office (at all)
    oburu akuko ka iji bia zoo
    and oburu oru ga eweputa chaa
    mee ka nmra
    let me know

    inara afu dimkpa
    inu isi ego
    father man mechea onu
    ka onu isi ego
    umu nwanyi ga aku isi
    ka ha nu isi ego
    on a kun kun way
    all the boys ga aru oru
    ma ha nu isi ego

    choi ifuru so na promo
    ifu kwo nu so na promo
    washia mu ka inu isi ego
    taa onye nwere ego attackitago ball nwanne
    on a kun kun way
    i am beat
    you are many many good
    ka m buru asa no side ah nwanne
    asa you are many many good

    nenu nwata rigodi okwete nu
    tutu gaga
    nkpuru okwu na okwu oma
    echeta enwewe onwu
    onwa di igwe na ala
    eh nwanne
    ona ebere gi akwa onu
    daddy you are many many good
    daddy you are many many good
    daddy you are many many good.

    Stay Updated with MP3BULLET via X and Facebook.
    Isi Ego Phyno
    Latest Stories

    Bundle Bundle: Mistikay Turns Pain Into Celebration

    May 29, 2026

    Bhadboi OML Officially Parts Ways With Dapper Music

    May 29, 2026

    Balloranking Extends Deal With Dapper Music

    May 29, 2026

    Thee EP: Idimilan Speaks on Pressure, Fake Love, and Finding Peace

    May 28, 2026
    About
    About

    Mp3bullet is your #1 source for the latest Nigerian and African music updates. We deliver fresh news, exclusive artist interviews, in-depth reviews, and top tracks from the Afrobeats scene. Our mission is to keep you connected with the heart of African music, offering engaging content and detailed coverage every day.

    Facebook X (Twitter) Instagram WhatsApp
    Sport

    Who’s In? Early Look At 2026/27 UCL Qualified Clubs

    May 26, 2026

    Fernandes Named 2025/26 Premier League Player Of The Season

    May 23, 2026

    Thomas Tuchel Reveals Why Palmer Missed England World Cup Squad

    May 23, 2026

    Pep Guardiola To Leave Manchester City At End Of Season

    May 22, 2026
    Lyrics

    “Skilful” Lyrics by Asake

    May 2, 2026

    “Oba” Lyrics by Asake

    May 2, 2026

    “Amen” Lyrics by Asake

    May 2, 2026

    “MCBH” Lyrics by Asake

    May 1, 2026
    Facebook X (Twitter) Instagram Pinterest
    • About Us
    • Contact Us
    • Advertise
    • Privacy Policy
    • Terms of Use
    © 2026 Mp3bullet Media

    Type above and press Enter to search. Press Esc to cancel.